BBC News,
Ìgbò
Wụga n’ọdịnaya
Ngalaba
Akụkọ
Egwuregwu
Ihe nkiri
Nke ka ewuewu
Akụkọ
Egwuregwu
Ihe nkiri
Nke ka ewuewu
Election Day 2023: Foto na-akọwa etu ntuliaka onyeisiala na ndị ụlọomeiwu si gaa
25 Febụwarị 2023
Foto na-akọọrọ ụwa akụkọ ka ndị Naịjirịa si wee tụọ vootu n'ụbọchị ntuliaka
Nkọwa foto,
Ndị ntaakụkọ si mba dị icheiche n'ụlọ Peter Obi n'Anambra n'elekere 7.50am
Nkọwa foto,
INEC ọrụ Inec na Yaba Legọọs n'elekere 7.43am
Nkọwa foto,
Ndị ọrụ Inec na-ahazi ngwaọrụ ha na 7.27am
Nkọwa foto,
Ama Ntutu n'Agụlụ n'Anambra na 7.26am
Nkọwa foto,
Maazị Ibrahim Uba dị afọ 72 na Shagari Quarters, Kano 7.11am
Nkọwa foto,
Ụlọakwụkwọ Prịmarị nke St. Agnes Primary na Yaba ebe elekere 8.14am
Nkọwa foto,
Agulu Anambra ebe elekere 9.02am
Nkọwa foto,
Onye ọrụ Inec na-eche ka ebute ngwa ọrụ ha
Nkọwa foto,
Ndị ọrụ Inec n'Ibadan
Nkọwa foto,
Ndị na-chọ aha ha n'akwụkwọ ndị Inec tupu ha atụọ vootu n'Adamawa 8.44am
Nkọwa foto,
Ngwaọrụ eji atu votu ndị Inec na-ebu eje ọdọ vootu n'elekere 8.34am
Nkọwa foto,
Ihu ụlọ be Atiku ga-atụ vootu n'Adamawa 8.28am
Nkọwa foto,
Onye na-ere ahịa burula ngwa ahịa ya bịa n'Edo 8.26am
Nkọwa foto,
Ndị ọrụ n'Abuja 8.24am
Nkọwa foto,
Ngwaọrụ ndị Inec 8.24.am
Nkọwa foto,
Gọvanọ Wike nke Rivers mechara tụọ vootu na-agbanyeghi na BIVAS nyere ya nsogbu na mbụ
Nkọwa foto,
Emeka Anyaoku bụbu odeakwụkwọ otu CommonWealth mgbe ọ na-atụ vootu
Nkọwa foto,
Ndị Aghụlụ na-atụ vootu n'elekere 9.01am
Nkọwa foto,
Karu, Abuja ebe 8.24am
Nkọwa foto,
Abuja n'elekere 8.24 n'ụtụtụ
Nkọwa foto,
Karu Abuja 8.24am
Nkọwa foto,
Ndị ọrụ Inec na-ahazị ebe aga-eme ntuliaka n'Anambra 8.21am
Nkọwa foto,
Ndị ọrụ Inec na-ahazị ebe aga-eme ntuliaka n'Anambra 8.21am
Nkọwa foto,
Ndị ọrụ Inec na-ahazị ebe aga-eme ntuliaka n'Anambra 8.21am
Nkọwa foto,
Ndị ọrụ Inec na-ahazị ebe aga-eme ntuliaka n'Anambra 8.21am
Nkọwa foto,
Ndị gara ịtụ vootu n'Amuwo Odofin na-ewe iwe maka ndị ụlọorụ Inec abịaghị ọsịsọ
Nkọwa foto,
Igbe ntuliaka ahazịrị n'Anambra 8.21am
Nkọwa foto,
Onye ụlọomeeiwu nta mbụ bụ Awwal Tukur gwara BBC na ọ bụ ebe a ka ha na-atụaka ebe Atiku na-atụ vootu bụ ọdọntuliaka Ajiya 02ka mgbe afọ iri abụọ (mere n'elekere 8.20am)
Nkọwa foto,
Ndị bi n'Ibadan Oyo Steeti na-eche ndị Inec ebe 8.20am
Nkọwa foto,
Yaba Legọs 8.08am
Nkọwa foto,
Yaba n'elekere 8.07.38 ụtụtụ
Nkọwa foto,
Ọdọ ntuliaka na Legọọs ebe 8.07ụtụtụ
Nkọwa foto,
Ngwa ọrụ ndị Inec n'Ikeja Legọọs 8.07am
Nkọwa foto,
Peter Obi pụtara kelee ndị ntaakụkọ na ndị na-eche ịtụ vootu nh'elekere 7.57am
Nkọwa foto,
Adamawa steeti n'elekere 7.58am
Nkọwa foto,
Ntuliaka 2023 si aga na Naịjirịa
Vidio
01:10
Vidio,
Anyị agaghị anabata mpụtara ọgbakọ ọbụla ADC mere - Onyeisioche Inec
, Duration 1,10
01:52
Vidio,
Etu ị ga-esi gbanarị ịzụta 'sim card' nwereike ịkpọga gị nga
, Duration 1,52
04:18
Vidio,
Nkwa Onyeisiala Bola Tinubu kwere ndị obodo Jọs na njem nleta ya
, Duration 4,18
02:41
Vidio,
Ihe mere ụlọọrụ INEC ji wepụ aha David Mark dịka onyeisioche ADC
, Duration 2,41
02:10
Vidio,
Kedụ etu Ụka Katọlik, Metọdist na Anglịkan si eme emume 'lent'?
, Duration 2,10
02:40
Vidio,
Nsị gị nwereike inye gị ọkụ latrik - Ikechukwu Obioma
, Duration 2,40
02:31
Vidio,
Ụbọchị ise kachasị mkpa n'oge obubu ọnụ 'lent' na uru ha bara
, Duration 2,31
02:19
Vidio,
Kedụ ka agha Ịran jiri mee ka mmanụ ụgbọala dị ọnụ na Naịjirịa?
, Duration 2,19
01:55
Vidio,
Etu mmefu ego Naịjirịa si rịaelu kemgbe ọchịchị Onyeisiala Bola Tinubu
, Duration 1,55
02:12
Vidio,
Gịnị kpatara ngagharịiwe megidere ndị Igbo na Saụt Afrịka
, Duration 2,12
08:24
Vidio,
Ihe jikọrọ mụ na City Boys Movement - Enviable
, Duration 8,24
02:38
Vidio,
City Boys/Village Boys ha ga-akpalite mmasị ndị ntoroọbịa ịtụ vootu
, Duration 2,38
02:27
Vidio,
Pine forest na waterfall dị na Ngwo Enugwu Steeti
, Duration 2,27
00:39
Vidio,
Gịnị ka ị ga-eji echeta Mohamed Salah na Liverpool
, Duration 0,39
01:23
Vidio,
Ihe Obi Cubana kwuru maka ọchịchị Onyeisiala Tinubu
, Duration 1,23
04:49
Vidio,
Ana m eji nsị na ureghure emepụta gaasị e ji esi nri - Ikechukwu Obioma
, Duration 4,49
01:06
Vidio,
Etu ndị okpukperechi Islam bi n'Aba ji me emume Sallah
, Duration 1,06
01:46
Vidio,
Anyị gwara ụlọikpe ka a kagbuo otu Patị ADC - Ndị Omeiwu ochie
, Duration 1,46
02:01
Vidio,
Lee ka ị ga esi mata mmanụ nri adịgboroja juputara n'ahịa ugbua
, Duration 2,01
01:58
Vidio,
"Ngwaaghịa m gbara ọkụ n'Onitsha Headbridge karịrị nde naịra iri abụọ na ise"
, Duration 1,58
Ihe ndị ọzọ n'akụkọ a
Peter Obi meriri mpaghara ndida n'ihi agbụrụ na okpukperechi - Ifeanyi Okowa
23 Febụwarị 2023
Nigeria Elections Results: Mpụtara ntuliaka ọkwa onyeisiala na ndị ụlọomeiwu Naịjirịa
25 Febụwarị 2023
Trending Now