BBC News,
Ìgbò
Wụga n’ọdịnaya
Ngalaba
Akụkọ
Egwuregwu
Ihe nkiri
Nke ka ewuewu
Akụkọ
Egwuregwu
Ihe nkiri
Nke ka ewuewu
Palm Sunday: Lee etu Ụka Holy Ghost Enugwu si mee Ụka Ọmụ 2019
14 Eprel 2019
Ndị Ụka Kraist n'uwa niile gbaa gburu gburu na-eme mmemme Ụka Ọmụ tata.
Nkọwa foto,
N'ụka ọmụ n'Ụka Holy Ghost n'Ogui, Enugwu, Ụkọchukwu Ambrose Ofordile kwuru na Izu Ụka Dị Asọ a bụ oge onye otu kraist ọbụla kwesịrị iji nyochaa onwe ya rịọ Chukwu mgbaghara maka njọ
Nkọwa foto,
Ndị Ụka Kraist n'uwa niile gbaa gburu gburu na-eme mmemme Ụka Ọmụ tata.
Nkọwa foto,
Ụka Ọmụ bụ iji cheta ka Jeso siri baa Jerusalem n'elu nwa Ịnyịnya tupu akpọdo ya n'elu obe
Nkọwa foto,
Tata na-amalite Izu- Ụka Dị Asọ nke ndị Ụka Katọlịk ma bụrụkwa ụka ikpeazụ tupu Kraist ebilie n'ọnwụ
Nkọwa foto,
Ndị gara Ụka Ọmụ na Holy Ghost Enugwu
Nkọwa foto,
Agọziri ọmụ a ga-ejị mee mmemme Ash wednezde na afọ na-abịa abịa
Nkọwa foto,
Ụmụaka sokwa n'ihe a na-eme
Vidio
02:12
Vidio,
Gịnị kpatara ngagharịiwe megidere ndị Igbo na Saụt Afrịka
, Duration 2,12
08:24
Vidio,
Ihe jikọrọ mụ na City Boys Movement - Enviable
, Duration 8,24
02:38
Vidio,
City Boys/Village Boys ha ga-akpalite mmasị ndị ntoroọbịa ịtụ vootu
, Duration 2,38
02:27
Vidio,
Pine forest na waterfall dị na Ngwo Enugwu Steeti
, Duration 2,27
00:39
Vidio,
Gịnị ka ị ga-eji echeta Mohamed Salah na Liverpool
, Duration 0,39
01:23
Vidio,
Ihe Obi Cubana kwuru maka ọchịchị Onyeisiala Tinubu
, Duration 1,23
04:49
Vidio,
Ana m eji nsị na ureghure emepụta gaasị e ji esi nri - Ikechukwu Obioma
, Duration 4,49
01:06
Vidio,
Etu ndị okpukperechi Islam bi n'Aba ji me emume Sallah
, Duration 1,06
01:46
Vidio,
Anyị gwara ụlọikpe ka a kagbuo otu Patị ADC - Ndị Omeiwu ochie
, Duration 1,46
02:01
Vidio,
Lee ka ị ga esi mata mmanụ nri adịgboroja juputara n'ahịa ugbua
, Duration 2,01
01:58
Vidio,
"Ngwaaghịa m gbara ọkụ n'Onitsha Headbridge karịrị nde naịra iri abụọ na ise"
, Duration 1,58
06:34
Vidio,
Ihe m ma mere mgbe ndị 'City Boys' nwere ọgbakọ n'Owere - Obi Cubana
, Duration 6,34
02:11
Vidio,
Etu ọkụ si mebie ngwaahịa ndị mmadụ na Head Bridge Ọnịcha
, Duration 2,11
05:25
Vidio,
Ụmụaka ji aka ha rụpụta 'smart car' n'Owere
, Duration 5,25
04:53
Vidio,
Ihe Gọvanọ Borno Steeti kwuru maka ogbunigwe atọ gbara na steeti ya
, Duration 4,53
03:51
Vidio,
Abụ m osiite na-eme ihe ọchị - Cruise With Joe
, Duration 3,51
01:11
Vidio,
Gịnị mere Ọkaikpe jiri gwa Ọkaiwu Sowore ka o sekpuru ala n'ime ụlọikpe?
, Duration 1,11
00:39
Vidio,
Agaghị m echeta onye osikapa 'jollof' nke ya kachasị ụtọ - Eze Charles III
, Duration 0,39
05:16
Vidio,
Ihe Minista Mgbasaozi kwuru maka njem Onyeisiala Tinubu na mba UK
, Duration 5,16
01:40
Vidio,
Kedụ iwu Senịgal dara mere CAF ji napụ ha nturuugo AFCON 2025 nye ya Moroko?
, Duration 1,40
Ihe ndị ọzọ n'akụkọ a
Ndị uka Kristi mere ncheta ọnwụ ya
30 Maachị 2018
Etu esi mee ụka ọmụ taa
25 Maachị 2018
Lee emume Tọọsde dị asọ
29 Maachị 2018
Trending Now