Lee ka ị ga esi mata mmanụ nri adịgboroja juputara n'ahịa ugbua

Aha onyonyo, Lee ka ị ga esi mata mmanụ nri adịgboroja juputara n'ahịa ugbua
Lee ka ị ga esi mata mmanụ nri adịgboroja juputara n'ahịa ugbua
    • Onye dere ya, ebere Ekeopara
    • Ndị mere akụkọ a, Ntaakụkọ
    • Ebeg o si, Enugwu
    • Onye dere ya, Donald Wogu
    • Ndị mere akụkọ a, Ntaakụkọ na-ese onyoonyo
    • Ebeg o si, Legọs

Ihe a gwọrọ agwọ dịka abacha, agbụgbụ, akidi, nkwọbi, achịcha na ihe ndị ọzọ. Mana otu ihe doro anya bụ na e nwere ajọ mmanụ adịgboroja sie ihe, nri ahụ anaghị atọ ụtọ nke ọma. Iji mmanụ ọjọọ e si nri na-emerukwa mmadụ ahụ.

Akụkọ a lebanyere anya n'etu ị ga esi mata ndiche dị n’etiti ezigbo mmanụ na nke adịgboroja

Foto mmanụ nri a na-ere n'ahịa