BBC News,
Ìgbò
Wụga n’ọdịnaya
Ngalaba
Akụkọ
Egwuregwu
Ihe nkiri
Nke ka ewuewu
Akụkọ
Egwuregwu
Ihe nkiri
Nke ka ewuewu
Proverbs: Ị maara ilu Igbo nke ọma?
29 Jenụwarị 2019
Zaa ajụjụ ndị a ka a mara onye bụ onye taa.
Gosi ihe m nwere
Ịma ilu Igbo ọfụma?
Ụkwa rue oge ya ọ daa.
(Everything will happen at its due time.)
Izu ka mma na nne ji
(Secrets are best kept when shared with siblings.)
Ara na Obi adịghị ese okwu.
(Neighbours should rarely fight)
Isi kote ebu ọ gbaa ya
(Everyone will face the consequences of their actions)
Tam tam ka nkwụ ji eju ọba
(Little drops of water make a mighty ocean)
Anaghị ekpuchi afọ ime aka
(There is nothing hidden under the sun)
Nkata ga-ekpudo onye aghụghọ
(Evil will befall whoever plans to do evil)
Ụkwa rue oge ya ọ daa.
(Everything will happen at its due time.)
Izu ka mma na nne ji
(Secrets are best kept when shared with siblings.)
Ara na Obi adịghị ese okwu.
(Neighbours should rarely fight)
Isi kote ebu ọ gbaa ya
(Everyone will face the consequences of their actions)
Tam tam ka nkwụ ji eju ọba
(Little drops of water make a mighty ocean)
Anaghị ekpuchi afọ ime aka
(There is nothing hidden under the sun)
Nkata ga-ekpudo onye aghụghọ
(Evil will befall whoever plans to do evil)
Akụkọ ga-amasị gị:
Iwobi: Ọtụtụ mmadụ adoriela Esha Gupta maka ịkpọ nwafọ Igbo ọzọdịmgba
Lee mahadum adigboroja na Naịjirịa ugbua
Anyị ekwetala ịkwụ N27,000 dịka ụgwọ opekatampe - Ndị Gọvanọ
Nrụrịtaụka BBC n'Abịa na-aga n'ihu ka Ikpeazu gbajọrọ ya
Vidio
02:40
Vidio,
Nsị gị nwereike inye gị ọkụ latrik - Ikechukwu Obioma
, Duration 2,40
02:31
Vidio,
Ụbọchị ise kachasị mkpa n'oge obubu ọnụ 'lent' na uru ha bara
, Duration 2,31
02:19
Vidio,
Kedụ ka agha Ịran jiri mee ka mmanụ ụgbọala dị ọnụ na Naịjirịa?
, Duration 2,19
01:55
Vidio,
Etu mmefu ego Naịjirịa si rịaelu kemgbe ọchịchị Onyeisiala Bola Tinubu
, Duration 1,55
02:12
Vidio,
Gịnị kpatara ngagharịiwe megidere ndị Igbo na Saụt Afrịka
, Duration 2,12
08:24
Vidio,
Ihe jikọrọ mụ na City Boys Movement - Enviable
, Duration 8,24
02:38
Vidio,
City Boys/Village Boys ha ga-akpalite mmasị ndị ntoroọbịa ịtụ vootu
, Duration 2,38
02:27
Vidio,
Pine forest na waterfall dị na Ngwo Enugwu Steeti
, Duration 2,27
00:39
Vidio,
Gịnị ka ị ga-eji echeta Mohamed Salah na Liverpool
, Duration 0,39
01:23
Vidio,
Ihe Obi Cubana kwuru maka ọchịchị Onyeisiala Tinubu
, Duration 1,23
04:49
Vidio,
Ana m eji nsị na ureghure emepụta gaasị e ji esi nri - Ikechukwu Obioma
, Duration 4,49
01:06
Vidio,
Etu ndị okpukperechi Islam bi n'Aba ji me emume Sallah
, Duration 1,06
01:46
Vidio,
Anyị gwara ụlọikpe ka a kagbuo otu Patị ADC - Ndị Omeiwu ochie
, Duration 1,46
02:01
Vidio,
Lee ka ị ga esi mata mmanụ nri adịgboroja juputara n'ahịa ugbua
, Duration 2,01
01:58
Vidio,
"Ngwaaghịa m gbara ọkụ n'Onitsha Headbridge karịrị nde naịra iri abụọ na ise"
, Duration 1,58
06:34
Vidio,
Ihe m ma mere mgbe ndị 'City Boys' nwere ọgbakọ n'Owere - Obi Cubana
, Duration 6,34
02:11
Vidio,
Etu ọkụ si mebie ngwaahịa ndị mmadụ na Head Bridge Ọnịcha
, Duration 2,11
05:25
Vidio,
Ụmụaka ji aka ha rụpụta 'smart car' n'Owere
, Duration 5,25
04:53
Vidio,
Ihe Gọvanọ Borno Steeti kwuru maka ogbunigwe atọ gbara na steeti ya
, Duration 4,53
03:51
Vidio,
Abụ m osiite na-eme ihe ọchị - Cruise With Joe
, Duration 3,51
Isi akụkọ
Kedụ ka agha Ịran jiri mee ka mmanụ ụgbọala dị ọnụ na Naịjirịa?
1 Eprel 2026
Onyeisiala Bola Tinubu ga-eme njem itiaka n'obi na Jos ebe e gburu ihe karịrị mmadụ iri abụọ
elekere 7 gara aga
Etu SIM kaadị m zụtara si bugaa m n'ụlọmkpọrọ - Titilayo Ibrahim
1 Eprel 2026
Kọwaara m isi akụkọ
Akụkọ dị mkpa - Eprel 2, 2026
elekere 4 gara aga
Rabiu Kwankwaso: Kedụ ihe ọ pụtara dịka ọ banyere pati ADC?
31 Maachị 2026
Ihe mere ndị Otu 'Village Boys Movement' jiri zọọ njem n'Anambara Steeti
29 Maachị 2026
SASA anwụchiela onye oziọma n'Anambara Steeti maka idina nwata nwaanyị n'ike
29 Maachị 2026
Etu olili ozu Rev. Uma Ukpai si aga n'obodo ya bụ Asaga Ohafia dị n'Abia Steeti
27 Maachị 2026
Ọkwa maka ozi nzuzo ọbaozi Whatsapp BBC Chanelụ na Community
26 Febụwarị 2025
Akụkọ akachasị gụọ
1
Naịjirịa arịọla mgbaghara maka echichi "Igwe Ndigbo" e chiri na Estern Cape, Saụt Afrịka
2
Onyeisiala Bola Tinubu ga-eme njem itiaka n'obi na Jos ebe e gburu ihe karịrị mmadụ iri abụọ
3
Ọ bụ eziokwu na a gbara ndị mmadụ anwụrụ anyammiri n'ọgbakọ APC?
4
Rabiu Kwankwaso: Kedụ ihe ọ pụtara dịka ọ banyere pati ADC?
5
Ihe mere ndị Otu 'Village Boys Movement' jiri zọọ njem n'Anambara Steeti
Trending Now